Levitikọs 10:17 IGBOB

17 Gini mere unu erighi àjà-nmehie n'ebe nke ebe nsọ ahu? n'ihi na ihe nsọ kachasi ihe nsọ nile ka ọ bu, ọ bu kwa ya ka O nyeworo unu ibupu ajọ omume nke nzukọ Israel, ikpuchiri ha nmechie-ha n'iru Jehova.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 10

Echiche Levitikọs 10:17 na onodu