Levitikọs 10:19 IGBOB

19 Eron we gwa Moses okwu, si, Le, ta ka ha wetaworo àjà-nmehie-ha na àjà-nsure-ọku-ha nso n'iru Jehova; ihe dika ihe ndia we dakwasim: asi kwa na eririm àjà-nmehie ahu ta, ọ̀ gādi nma n'anya Jehova?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 10

Echiche Levitikọs 10:19 na onodu