Levitikọs 10:3 IGBOB

3 Moses we si Eron, Nka bu ihe Jehova kwuru, si, N'aru ndi nābiarum nso ka agēdom nsọ, ọ bu kwa n'iru ndim nile ka agāsọpurum. Eron we b͕a nkiti.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 10

Echiche Levitikọs 10:3 na onodu