Levitikọs 10:9 IGBOB

9 Aṅula manya-vine ma-ọbu ihe-ọṅuṅu nābà n'anya, gi onwe-gi, na umu-gi ndikom tiyere gi, mb͕e unu nābà n'ulo-ikwū nzute, ka unu we ghara inwu; ọ gābu ukpuru ebighi-ebi rue ọb͕ọ-unu nile:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 10

Echiche Levitikọs 10:9 na onodu