Levitikọs 11:36 IGBOB

36 Ma otú ọ di, isi-iyi ma-ọbu olùlù-miri, bú nchikọta miri, gādi ọcha: ma onye nēmetu ozu-ha aka gāru árú.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 11

Echiche Levitikọs 11:36 na onodu