Levitikọs 11:45 IGBOB

45 N'ihi na Mu onwem bu Jehova Nke nēme ka unu si n'ala Ijipt rigoputa, iburu unu Chineke: unu gādi kwa nsọ, n'ihi na nsọ ka Mu onwem di.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 11

Echiche Levitikọs 11:45 na onodu