Levitikọs 11:7 IGBOB

7 Ezì kwa, n'ihi na ihe ukwu-ya wara njakpa, nke ukwu-ya wara-kwa-ra awara, ka ọ bu, ma ya onwe-ya adighi-ataghari ọnu, ihe ruru árú ka ọ buru unu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 11

Echiche Levitikọs 11:7 na onodu