Levitikọs 13:13 IGBOB

13 onye-nchu-àjà gāhu kwa ya: ma, le, ọ buru na ekpenta ekpuchiwo anu-aru-ya nile, ọ gāsi kwa na onye nwere ihe-otiti ahu di ọcha: aru-ya nile ab͕anwewo ọcha: ọcha ka ọ di.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 13

Echiche Levitikọs 13:13 na onodu