23 Ma ọ buru na ntupọ ahu nke nēke uke eguzo n'ọnọdu-ya, ma ọ baghi aba, apa ihe-ofifi ahu ka ọ bu; onye-nchu-àjà gāsi na ọ di ọcha.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 13
Echiche Levitikọs 13:23 na onodu