Levitikọs 13:56 IGBOB

56 Ma ọ buru na onye-nchu-àjà ahú, ma, le, ihe-otiti ahu bu ihe anāhu inyoghi-inyoghi mb͕e asuchasiri ya, ọ gādọwapu kwa ya nime uwe ahu, ma-ọbu nime akpukpọ ahu, ma-ọbu nime nke akpara ogologo, ma-ọbu nime nke akpara uhie.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 13

Echiche Levitikọs 13:56 na onodu