Levitikọs 13:8 IGBOB

8 onye-nchu-àjà gāhu kwa ya, ma, le, ọ buru na ọnyá ahu abawo aba n'akpukpọ-aru-ya, onye-nchu-àjà gāsi na ọ ruru árú: ekpenta ka ọ bu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 13

Echiche Levitikọs 13:8 na onodu