Levitikọs 14:11 IGBOB

11 Onye-nchu-àjà nke nēme ya ka ọ di ọcha gēguzo kwa nwoke ahu anēme ka ọ di ọcha, na ihe ahu di iche iche, n'iru Jehova, n'ọnu-uzọ ulo-ikwū nzute ahu:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 14

Echiche Levitikọs 14:11 na onodu