Levitikọs 14:24 IGBOB

24 Onye-nchu-aja gēwere kwa nwa-aturu ahu nke àjà-ikpe-ọmuma, na log manu ahu, onye-nchu-aja gēfé kwa ha ka ha buru àjà-ofufé n'iru Jehova:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 14

Echiche Levitikọs 14:24 na onodu