Levitikọs 14:31 IGBOB

31 ọbuná ihe aka-ya ruru, otù ka ọ buru àjà-nmehie, ibe-ya ka ọ buru àjà-nsure-ọku, n'elu onyinye-inata-iru-ọma: onye-nchu-aja gēkpuchi-kwa-ra ya nmehie-ya, bú onye anēme ka ọ di ọcha n'iru Jehova.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 14

Echiche Levitikọs 14:31 na onodu