Levitikọs 14:34 IGBOB

34 Mb͕e unu gābata n'ala Kenean, nke Mu onwem nēnye unu ka ọ buru ihe-onwunwe, M'we tiye ihe-otiti ekpenta n'ulo ọ bula nke ala ahu, bú ihe-onwunwe-unu;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 14

Echiche Levitikọs 14:34 na onodu