4 onye-nchu-àjà gēnye kwa iwu ka ewere nnunu abua di ndu di kwa ọcha, na osisi cedar, na ogho uhie, na hyssop, bayere onye anēme ka ọ di ọcha:
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 14
Echiche Levitikọs 14:4 na onodu