Levitikọs 15:13 IGBOB

13 Ma mb͕e emeworo onye nwere orùrù ka ọ di ọcha site n'orùrù-ya, ọ gāgu-kwa-ra onwe-ya ubọchi asa ime ka ọ di ọcha, ọ gāsu kwa uwe-ya nile: ọ gāsa kwa anu-aru-ya nime miri nērù erù, ọ gādi kwa ọcha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 15

Echiche Levitikọs 15:13 na onodu