Levitikọs 15:19 IGBOB

19 Ọzọ, nwayi, mb͕e ọ nwere orùrù, ma orùrù-ya nke di n'anu-aru-ya bu ọbara ubọchi asa ka ọ gānọ n'idi-na-nsọ-ya: onye ọ bula nke nēmetu ya aru gāru kwa árú rue anyasi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 15

Echiche Levitikọs 15:19 na onodu