Levitikọs 15:2 IGBOB

2 Gwanu umu Israel okwu, si ha, Nwoke ọ bula, mb͕e orùrù di sitere n'anu-aru-ya, n'ihi orùrù-ya onye ruru árú ka ọ bu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 15

Echiche Levitikọs 15:2 na onodu