26 Ihe-ndina ọ bula nke o nēdinakwasi ubọchi nile nke orùrù-ya gādi ya ka ihe-ndina idi-na-nsọ-ya: ihe ọ bula nke ọ nānọkwasi gāru kwa árú, dika ọrurú idi-na-nsọ-ya.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 15
Echiche Levitikọs 15:26 na onodu