Levitikọs 15:29 IGBOB

29 N'ubọchi nke-asatọ ọ gēwere n'onwe-ya nduru abua, ma-ọbu umu-kpalakwukwu abua, wetara ha onye-nchu-àjà, rue ọnu-uzọ ulo-ikwū nzute.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 15

Echiche Levitikọs 15:29 na onodu