Levitikọs 15:33 IGBOB

33 na nke nwayi nke aru nādighi ya ike n'idi-na-nsọ-ya, na nke onye nwere orùrù, bú orùrù nke nwoke ma-ọbu nke nwayi, na nke nwoke nke ya na nwayi ruru árú nēdina.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 15

Echiche Levitikọs 15:33 na onodu