Levitikọs 15:5 IGBOB

5 Onye ọ bula nke nēmetu ihe-ndina-ya aru gāsu uwe-ya nile, were kwa miri sa aru-ya, ọ gāru kwa árú rue anyasi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 15

Echiche Levitikọs 15:5 na onodu