7 Onye nēmetu anu-aru nke onye ahu nwere orùrù gāsu kwa uwe-ya nile, were kwa miri sa aru-ya, ọ gāru kwa árú rue anyasi.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 15
Echiche Levitikọs 15:7 na onodu