Levitikọs 16:15 IGBOB

15 Ọ gēb͕u kwa nkpi àjà-nmehie ahu, nke diri ndim, webata ọbara-ya nime ákwà-nb͕ochi, were ọbara-ya me dika o were ọbara oke-ehi ahu me, fesa ya n'elu ebe-nkpuchi-nmehie, na n'iru ebe-nkpuchi-nmehie:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 16

Echiche Levitikọs 16:15 na onodu