Levitikọs 16:17 IGBOB

17 Ọ dighi kwa madu ọ bula gānọ n'ulo-ikwū nzute mb͕e ọ nābà ikpuchi nmehie n'ebe nsọ a, rue mb͕e ọ putara, kpuchisi-kwa-ra onwe-ya, kpuchisi-kwa-ra ulo-ya, kpuchisi-kwa-ra nkpọkọta nile nke Israel, nmehie-ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 16

Echiche Levitikọs 16:17 na onodu