Levitikọs 16:21 IGBOB

21 Eron gēbikwasi kwa aka-ya abua n'isi nkpi ahu di ndu, kwuputa n'elu ya ajọ omume nile nke umu Israel, na njehie-ha nile, bú nmehie-ha nile; o gētiye kwa ha n'elu isi nkpi ahu, zilaga ya n'ọzara site n'aka nwoke jikere ejikere:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 16

Echiche Levitikọs 16:21 na onodu