Levitikọs 16:29 IGBOB

29 Ọ gābu-kwa-ra unu ukpuru ebighi-ebi: n'ọnwa nke-asa, n'ubọchi nke-iri nke ọnwa ahu, unu gēweda nkpuru-obi-unu n'ala, ghara kwa ije ozi ọ bula, ma ọ bu onye amuru n'ala, ma-ọbu ọbìa nke nọ dika ọbìa n'etiti unu:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 16

Echiche Levitikọs 16:29 na onodu