Levitikọs 18:15 IGBOB

15 Ekpughela ọtọ nwunye nwa-gi: nwunye nwa-gi ka ọ bu; ekpughela ọtọ-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 18

Echiche Levitikọs 18:15 na onodu