Levitikọs 18:3 IGBOB

3 Unu emela dika omume ala Ijipt, nke unu biri nime ya: unu eme-kwa-la dika omume ala Kenean, nke Mu onwem nēme ka unu ba n'ebe ahu: unu ejeghari-kwa-la n'ukpuru nile ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 18

Echiche Levitikọs 18:3 na onodu