Levitikọs 19:25 IGBOB

25 Ma n'arọ nke-ise unu gēri nkpuru-ya, ka ọ we mikwasiri unu ihe ọmume-ya: Mu onwem bu Jehova, bú Chineke-unu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 19

Echiche Levitikọs 19:25 na onodu