Levitikọs 19:29 IGBOB

29 Emela ka nwa-gi nwayi ghara idi nsọ, ime ka ọ ghọ nwayi nākwa iko; ka ala-gi we ghara ikwa iko, ka ala-gi we ghara kwa ijuputa na nzube ọjọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 19

Echiche Levitikọs 19:29 na onodu