32 I gēbili ọtọ n'iru onye-isi-awọ, sọpuru kwa iru okenye, tu kwa egwu Chineke-gi: Mu onwem bu Jehova.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 19
Echiche Levitikọs 19:32 na onodu