Levitikọs 19:34 IGBOB

34 Dika onye amuru n'ala site n'aru unu ka ọbìa gādiri unu, bú onye nọ dika ọbìa n'etiti unu, i gāhu kwa ya n'anya dika onwe-gi; n'ihi na ndi-ọbìa ka unu buri n'ala Ijipt: Mu onwem bu Jehova, bú Chineke-unu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 19

Echiche Levitikọs 19:34 na onodu