Levitikọs 19:5 IGBOB

5 Ma mb͕e unu gāchuru Jehova àjà nké àjà-udo, unu gāchu ya ka unu we buru ihe nātọ utọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 19

Echiche Levitikọs 19:5 na onodu