1 Ma mb͕e madu gēweta nso onyinye-ya iji biaru nso, bú onyinye anēnye Jehova inata iru-ọma, utu ọka flour ka onyinye-ya iji biaru nso gābu; ọ gāwukwasi ya manu, tiye kwa frankincense n'elu ya:
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 2
Echiche Levitikọs 2:1 na onodu