Levitikọs 20:18 IGBOB

18 Nwoke ọ bula nke ya na nwayi nke nāsọ uba nēdina, nke gēkpughe kwa ọtọ-ya; isi ọbara nwayi ahu ka ọ b͕abaworo ọtọ, nwayi ahu ekpughewo kwa isi ọbara nke ya onwe-ya: agēbipu kwa ha abua n'etiti ndi-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 20

Echiche Levitikọs 20:18 na onodu