5 Mu onwem gēdo kwa irum megide nwoke ahu, megide kwa ab͕uru-ya, Mu onwem gēbipu kwa ya ndi-nile nēso ya kwa iko, bú iso Molek kwa iko, n'etiti ndi-ha.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 20
Echiche Levitikọs 20:5 na onodu