Levitikọs 22:15 IGBOB

15 Ha agaghi-eme kwa ka ihe nsọ nke umu Israel ghara idi nsọ, bú nke ha nēbuliri Jehova;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 22

Echiche Levitikọs 22:15 na onodu