Levitikọs 22:25 IGBOB

25 Unu esite-kwa-la n'aka onye ala ọzọ weta nso nri Chineke-unu site n'ihe ndia nile; n'ihi na nbibi-ha di nime ha, ọlu di n'aru ha: ha agaghi-abu ihe nātọ utọ n'ọnọdu unu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 22

Echiche Levitikọs 22:25 na onodu