Levitikọs 22:29 IGBOB

29 Ma mb͕e unu gāchuru Jehova àjà-ekele, unu gāchu ya ka unu we buru ihe nātọ utọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 22

Echiche Levitikọs 22:29 na onodu