Levitikọs 22:3 IGBOB

3 Si ha, Nwoke ọ bula nke nkpuru-unu nile rue ọb͕ọ-unu nile, nke nābiaru nso ihe nsọ nile, nke umu Israel nēdoro Jehova nsọ, ma orurú-ya di n'aru ya, agēbipu madu ahu n'irum: Mu onwem bu Jehova.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 22

Echiche Levitikọs 22:3 na onodu