Levitikọs 23:14 IGBOB

14 Unu eri-kwa-la achicha, ma-ọbu ọka aṅara aṅa, ma-ọbu ọka rara oko, rue otù ubọchi a, rue mb͕e unu wetara onyinye iji biaru nso nke Chineke-unu: ọ bu ukpuru ebighi-ebi rue ọb͕ọ-unu nile n'ebe-obibi-unu nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 23

Echiche Levitikọs 23:14 na onodu