Levitikọs 23:16 IGBOB

16 rue echi nke ubọchi-izu-ike nke-asa ka unu gāgu ọgu ubọchi abua na iri, unu gēweta kwa nso Jehova onyinye-inata-iru-ọma ọhu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 23

Echiche Levitikọs 23:16 na onodu