Levitikọs 23:25 IGBOB

25 Ọ dighi ozi ọ bula nke òfùfè unu gēje: unu gēweta kwa nso àjà-ọku ichuru Jehova.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 23

Echiche Levitikọs 23:25 na onodu