Levitikọs 24:10 IGBOB

10 Nwa-nwoke nke nwayi Israel, nwoke ahu bu kwa nwa nke nwoke Ijipt, we pua je n'etiti umu Israel: nwa-nwoke nke nwayi Israel ahu na otù onye Israel we lua ọ̀gù n'ọmuma-ulo-ikwū;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 24

Echiche Levitikọs 24:10 na onodu