14 Me onye ahu nākọcha akọcha ka ọ pua je n'azu ọmuma-ulo-ikwū; ndi nile nke nuru olu-ya gēbikwasi aka-ha n'isi-ya, nzukọ nile gātub͕u ya na nkume.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 24
Echiche Levitikọs 24:14 na onodu