22 Otù ikpé diri unu, dika anēkpe ọbìa, otú a ka agēkpe onye amuru n'ala: n'ihi na Mu onwem bu Jehova, bú Chineke-unu.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 24
Echiche Levitikọs 24:22 na onodu