Levitikọs 25:18 IGBOB

18 Unu gēme kwa ukpurum nile, ikpém nile ka unu gēdebe kwa, me kwa ha; unu gēbi kwa n'ala ahu na ntukwasi-obi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 25

Echiche Levitikọs 25:18 na onodu