Levitikọs 25:6 IGBOB

6 Ubọchi-izu-ike nke ala ahu gābu-kwa-ra unu ihe-oriri; ọ gāburu gi, buru kwa orù-gi nwoke, buru kwa orù-gi nwayi, buru kwa onye i goro ọlu, buru kwa onye nānọdu n'ulo-gi, bú ndi nọyere gi dika ọbìa;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 25

Echiche Levitikọs 25:6 na onodu